Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 5-​11

MATIU 12-13

Febụwarị 5-​11
  • Abụ nke 27 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ihe Atụ nke Ọka Wit na Ata”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 12:20—Olee otú anyị ga-esi na-enwe ọmịiko ka Jizọs? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 13:25—Ànyị kwesịrị ikweta na n’oge ochie, mmadụ nwere ike ịga kụọ ata n’ubi onye nwe ya kụrụ ọka? (w16.10 32)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 12:1-21

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 22-23 ¶10-12

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ