Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Atụ Ndị E Mere Gbasara Alaeze Chineke na Ihe Ndị Ha Pụtara

Ihe Atụ Ndị E Mere Gbasara Alaeze Chineke na Ihe Ndị Ha Pụtara

Jizọs ji ihe atụ ndị dị mfe kụziere ndị mmadụ ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ n’okwu Chineke. Ma, ọ bụ naanị ndị dị umeala n’obi gbalịrị ịghọta na ime ihe ndị ahụ ọ kụziri. (Mat. 13:10-15) Gụọ gbasara ihe atụ nke ọ bụla dị n’okpuru, ma jụọ onwe gị ajụjụ ndị a: Olee otú ihe atụ a ga-esi baara m uru? Olee otú o si gbasa otú m si ebi ndụ?

ALAEZE ELUIGWE DỊ KA . . .