Ebe otu nwoke na-ele ihe ndị Chineke kere eke na Swizaland

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Febụwarị 2019

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji achọpụta ma ihe Baịbụl kwuru ọ̀ ka na-aba uru taa.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nọgide Na-azụ Akọnuche Gị

Akọnuche anyị ga na-arụ ọrụ nke ọma ma ọ bụrụ na anyị ejiri ihe Baịbụl kwuru zụọ ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ị̀ Na-ahụ Àgwà Ndị A Na-apughị Ịhụ Anya Chineke Nwere?

Ihe ndị e kere eke nọ gburugburu anyị na-eme ka anyị hụ ike, ịhụnanya, amamihe, ikpe ziri ezi na mmesapụ aka Jehova.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Chineke Mere Ka Anyị Mata Ịhụnanya Ya”

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe mgbapụta a Jehova nyere anyị?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ì Ji ‘Ịtụsi Anya Ike Na-echere’?”

Olee otú ị nwere ike isi gosi na ị “na-echere mkpughe nke ụmụ Chineke”?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jiri Ntachi Obi Na-echere

Gịnị ga-enyere anyị aka iji ntachi obi na-edi nsogbu ọ bụla nwere ike ịbịara anyị?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Atụ E Ji Osisi Oliv Mee

Gịnị ka akụkụ dị iche iche nke osisi oliv ihe atụ ahụ nọchiri anya ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma​—Otú E Si Akwụsị Ọmụmụ Baịbụl Na-anaghị Amị Mkpụrụ

Gịnị ka anyị kwesịrị ime ma ọ bụrụ na anyị achọpụta na onye anyị na-amụrụ ihe anaghị eme mgbanwe ọ bụla ná ndụ ya ruo oge ụfọdụ?