Febụwarị 11-17
NDỊ ROM 4–6
Abụ nke 20 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Chineke Mere Ka Anyị Mata Ịhụnanya Ya”: (Nkeji 10)
Rom 5:8, 12—Jehova gosiri na ọ hụrụ anyị n’anya “mgbe anyị ka bụ ndị mmehie” (w11 6/15 12 ¶5)
Rom 5:13, 14—Mmehie na ọnwụ chịrị ka eze (w11 6/15 12 ¶6)
Rom 5:18, 21—Jehova zitere ọkpara ya ka anyị nweta ndụ (w11 6/15 12-13 ¶9-10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Rom 6:3-5—Gịnị ka mmadụ ịbụ onye e mere baptizim ka ya “na Kraịst Jizọs dịrị n’otu” na ịbụ onye e mere baptizim ịnwụ “ụdị ọnwụ ọ nwụrụ” pụtara? (w08 6/15 29 ¶7)
Rom 6:7—A kpọlite ndị ajọ omume n’ọnwụ, gịnị mere agaghị ekpe ha ikpe n’ihe ihe ha mere tupu ha anwụọ? (w14 6/1 11 ¶1)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 4:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, nyekwa onye ahụ otu akwụkwọ si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe ma ọ bụ gosi ya vidio si ebe ahụ. (th ihe ọmụmụ nke 9)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 54
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 97 na Ekpere