Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ ROM 7-8

“Ì Ji ‘Ịtụsi Anya Ike Na-echere’?”

“Ì Ji ‘Ịtụsi Anya Ike Na-echere’?”

8:19-21

  • “Ihe e kere eke”: ụmụ mmadụ ndị nwere olileanya ịdị ndụ ebighị ebi n’ụwa

  • “Mkpughe nke ụmụ Chineke”: mgbe ndị e tere mmanụ ga-esoro Kraịst bibie ụwa ọjọọ Setan a

  • Ihe mere e ji “nwee olileanya”: nkwa Jehova kwere ịzọpụta anyị n’ihi ọnwụ na mbilite n’ọnwụ Jizọs

  • ‘Ime ka ihe e kere eke nwere onwe ya pụọ n’ịbụ ohu nke ire ure’: otú e si jiri nwayọọ nwayọọ gbapụta anyị ná mmehie na ọnwụ