Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 25–​Mach 3

NDỊ ROM 9-11

Febụwarị 25–​Mach 3
  • Abụ nke 25 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ihe Atụ E Ji Osisi Oliv Mee”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Rom 9:​21-23​—Gịnị mere anyị ji kwesị ikwe ka Jehova kpụzie anyị? (w13 6/15 25 ¶5)

    • Rom 10:2​—Gịnị mere anyị kwesịrị iji chọpụta ma otú anyị sị efe Chineke ọ̀ bụ otú ọ chọrọ n’eziokwu? (it-1 1260 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 10:​1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ