Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ ROM 1-3

Nọgide Na-azụ Akọnuche Gị

Nọgide Na-azụ Akọnuche Gị

2:14, 15

Akọnuche anyị ga na-arụ ọrụ nke ọma ma ọ bụrụ na anyị

  1. ejiri ihe Baịbụl kwuru zụọ ya

  2. egee ya ntị ma o chetara anyị ihe ndị ahụ Baịbụl kwuru

  3. kpee ekpere ka mmụọ nsọ nyere anyị aka ịghara ime ihe ọjọọ ndị na-agụ anụ ahụ́ anyị agụụ.​—Rom 9:1