Febụwarị 5-11
ABỤ ỌMA 1-4
Abụ nke 150 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Na-akwado Alaeze Chineke
(Nkeji 10)
[Kpọnye VIDIO bụ́ Ihe Akwụkwọ Abụ Ọma Na-ekwu.]
Ọchịchị ụmụ mmadụ na-ama Alaeze Chineke aka (Ọma 2:2; w21.09 15 ¶8)
Jehova na-enye mmadụ niile obere ohere fọrọnụ ka ha kpebie ma hà ga-akwado Alaeze ya (Ọma 2:10-12)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ kpebisiri ike na agaghị m etinye aka n’ihe ọ bụla gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị ụwa, ọ bụrụgodị na ọ ga-eme ka ihe siere m ike?’—w16.04 29 ¶11.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 1:4—Olee otú ndị ajọ omume si dịrị ka “mkpo ọka ifufe na-efesasị”? (it-1 425)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 3:1–4:8 (th ihe ọmụmụ nke 12)
4. Malite Ya Ka Mkparịta Ụka Nkịtị—Ihe Filip Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 2 nọmba nke 1-2.
5. Malite Ya Ka Mkparịta Ụka Nkịtị—Na-eme Ka Filip
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 2 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 32
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 5 ¶17-22, igbe 5A