Jenụwarị 1-7
JOB 32-33
Abụ nke 102 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Na-akasi Ndị Na-echegbu Onwe Ha Obi
(Nkeji 10)
Na-emeso ndị ọzọ ihe ka ndị enyi gị (Job 33:1; it-1 710)
Gbalịa ka ị na-aghọta otú obi dị ndị ọzọ, amakwala ha ikpe (Job 33:6, 7; w14 6/15 25 ¶8-10)
Tupu gị ekwuo ihe ọ bụla, gbalịa gee ntị ma chee echiche otú Elaịhu mere (Job 33:8-12, 17; w20.03 23 ¶17-18; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Job 33:25—Olee otú amaokwu a si enyere anyị aka ịghara ịna-echegbu onwe anyị gbasara otú ahụ́ anyị dị ka anyị na-agbada n’afọ ndụ? (w13 1/15 19 ¶10)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Job 32:1-22 (th ihe ọmụmụ nke 12)
4. Kwuo Ihe Ga-amasị Ndị Ọzọ—Ihe Jizọs Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 1 nọmba nke 1-2.
5. Kwuo Ihe Ga-amasị Ndị Ọzọ—Na-eme Ka Jizọs
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 1 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 116
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 3 ¶21-30