Jenụwarị 15-21
MATIU 6-7
Abụ nke 21 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Burunụ Ụzọ Na-achọ Alaeze Ahụ”: (Nkeji 10)
Mat. 6:10—Alaeze ahụ so n’ihe mbụ a kpọtụrụ aha n’ekpere nlereanya ahụ iji gosi otú ọ dịruru ná mkpa (bhs 178 ¶12)
Mat. 6:24—Anyị apụghị ịbụ ndị ohu Chineke na nke “Akụnụba” (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Mat. 6:33—Jehova ga-egbo mkpa ndị ohu ya bu ụzọ na-achọ Alaeze ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ; w16.07 12 ¶18)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Mat. 7:12—Olee otú anyị nwere ike isi jiri amaokwu Baịbụl a kwadebe ihe anyị ga-ekwu n’ozi ọma? (w14 5/15 14-15 ¶14-16)
Mat. 7:28, 29—Olee otú ihe Jizọs kụziiri ìgwè mmadụ ahụ si metụ ha n’ahụ́, olee ihe kpatara ya? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 6:1-18
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta.” Gosi otú a ga-esi azaghachi mmadụ ma o kwuo ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta.” Onye i ziburu ozi ọma anọghị ya, onye ị hụrụ n’ụlọ bụ onye ọzọ.
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtanụ ihe ndị unu mụtara na ya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kwụsịnụ Ichegbu Onwe Unu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio bụ́ Ihe Ndị Anyị Na-amụta n’Ihe Atụ Ndị Jizọs Ji Kụzie Ihe—Leruo Anụ Ufe na Okooko Lili Anya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 4
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 132 na Ekpere