Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jenụwarị 8-​14

MATIU 4-5

Jenụwarị 8-​14
  • Abụ nke 82 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs”: (Nkeji 10)

    • Mat. 5:3—Ịmara mkpa ime mmụọ anyị na-eme ka anyị na-enwe obi ụtọ (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 5:7—Anyị na-enwe obi ụtọ ma anyị na-eme ebere ma na-enwe ọmịiko (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 5:9—Anyị na-enwe obi ụtọ ma anyị na-eme udo (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ; w07 12/1 17)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 4:9—Olee ihe Setan nwara Jizọs ka o mee? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 4:23—Olee ihe abụọ dị mkpa e kwuru na Jizọs mere n’amaokwu a? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 5:31-48

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere n’“Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.03 31-32—Isiokwu: Mgbe Setan Nwara Jizọs Ọnwụnwa, Ọ̀ Kpọọrọ Ya Gaa n’Ụlọ Nsọ Ka Ọ̀ Bụ n’Ọhụụ Ka O Gosiri Ya Ụlọ Nsọ Ahụ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ