Febụwarị 1-7
LEVITIKỌS 26-27
Abụ nke 89 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Anyị Ga-esi Nweta Ngọzi Jehova”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 26:16—Olee otú o si bụrụ na Jehova ji ọrịa taa ụmụ Izrel ahụhụ? (it-2 617)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Lev. 26:18-33 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Okwu: (Nkeji 5) w09 8/1 30—Isiokwu: Ego Ole Ka M Kwesịrị Inye n’Onyinye? (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kpebie Ijere Jehova Ozi”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Mmadụ Ga Na-eme Ka O Nwee Ike Ruo Eru Ime Baptizim.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 4 ¶5-12
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 2 na Ekpere