AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Otú Anyị Ga-esi Nweta Ngọzi Jehova
Efela chi ndị na-abaghị uru (Lev. 26:1; w08 4/15 4 ¶8)
Na-efe Jehova otú ọ sị ka e si na-efe ya (Lev. 26:2; it-1 223 ¶3)
Na-erubere ya isi (Lev. 26:3; w91 3/1 17 ¶10)
Jehova na ụmụ Izrel ndị rubeere ya isi nọ na-adị ná mma, ha nwetakwara ọtụtụ ngọzi ndị ọzọ n’aka Jehova.
Olee ngọzi Jehova ndị nọ n’okpuru ebe a i nwetarala?
-
Ịmata eziokwu Baịbụl
-
Obi iru ala
-
Inwe udo n’ezinụlọ
-
Inwe olileanya