Febụwarị 15-21
ỌNỤ ỌGỤGỤ 3-4
Abụ nke 99 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọrụ Ndị Livaị Na-arụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 4:15—Olee otu ụzọ anyị si egosi na anyị na-atụ egwu Chineke (w06 8/1 23 ¶13)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 4:34-49 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 15)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) fg isi nke 12 ¶8 (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Akụkọ Ozi Afọ Ije Ozi Gara Aga: (Nkeji 15) Okwu okenye ga-ekwu. Ị gụchaa akwụkwọ ozi si n’aka alaka ụlọ ọrụ banyere akụkọ ozi afọ ije ozi gara aga, gbaa ndị nkwusa ụfọdụ i bu ụzọ gwa ajụjụ ọnụ. Ha ga-akọ ihe ndị na-agba ume mere n’ozi ọma ha gara n’afọ gara aga.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 5 ¶1-8, na igbe dị na peeji nke 39
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 63 na Ekpere