Febụwarị 8-14
ỌNỤ ỌGỤGỤ 1-2
Abụ nke 123 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Na-ahazi Ndị Ya Ahazi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 1:2, 3—Gịnị mere e ji edeba aha ụmụ Izrel n’akwụkwọ n’oge ochie? (it-2 764)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 1:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. Gosi ya vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Jirizie amaokwu Baịbụl dabara n’ọnọdụ onye nwe ụlọ zie ya ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Okwu: (Nkeji 5) w08 7/1 21—Isiokwu: Gịnị Mere Baịbụl Ji Ekwukarị Ebo Iri na Abụọ nke Izrel Ebe Ha Dị Ebo Iri na Atọ? (th ihe ọmụmụ nke 17)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“A Haziri Anyị Izi Mmadụ Niile Ozi Ọma” (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Na-ezi Ozi Ọma n’Asụsụ Ọzọ. Gị na ụmụnna kwurịta ụfọdụ n’ime ihe ndị dị na JW Language® app.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 4 ¶13-20, na igbe dị na peeji nke 34
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 1 na Ekpere