AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jehova Na-ahazi Ndị Ya Ahazi
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ Na-ekwu.]
Ụmụ Izrel mara ụlọikwuu ha n’igwe anọ. Ebo atọ nọ n’igwe nke ọ bụla (Ọnụ Ọgụ. 1:52, 53; w94 12/1 9 ¶4)
Ọ ga-abụ na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel ruru nde atọ ma ọ bụ karịa n’ebe ha mara ụlọikwuu (Ọnụ Ọgụ. 2:32, 33; it-1 397 ¶4)
Jehova chọrọ ka ndị ya na-efe ya n’ụzọ a haziri ahazi, ma n’Izrel oge ochie ma taa.—1 Kọr. 14:33, 40.
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi gosi na m ji obi m niile na-akwado nzukọ Jehova?’