Jenụwarị 11-17
LEVITIKỌS 20-21
Abụ nke 80 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 21:5—Gịnị mere Chineke ji nye iwu ka mmadụ ghara ibekasị ahụ́ ya? (it-1 563)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Lev. 20:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nletaghachi: Ekpere—1 Jọn 5:14. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Ozi Ọma ma jiri isi nke 12 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Chebe Alụmdi na Nwunye Gị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ka Anyị Jiri “Ntachi Obi Na-agba Ọsọ”—Na-edebe Iwu Ndị Na-achịkwa Ọsọ Ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 3 ¶12-18
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 94 na Ekpere