Jenụwarị 18-24
LEVITIKỌS 22-23
Abụ nke 86 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Ememme Ndị A Na-emere Jehova n’Oge A Kara Aka Na-akụziri Anyị”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 22:21, 22—Gịnị mere anyị kwesịrị iji jiri obi anyị niile na-erubere Jehova isi? (w19.02 3 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Lev. 23:9-25 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye onye nwe ụlọ otu magazin zara ajụjụ ọ jụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 13)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Okwu: (Nkeji 5) w07 7/15 26—Isiokwu: Ònye Na-egbute Ọka Bali Mbụ Bụ́ nke A Na-eweta n’Ebe Nsọ Ahụ? (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Mgbakọ Ukwu Ndị Anyị Na-enwe Kwa Afọ Bụ Ohere Ọma Iji Gosi Ịhụnanya”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mgbakọ Mba Niile “Ịhụnanya Adịghị Ada Ada.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt Isi nke 4 ¶1-4 na igbe dị na peeji nke 30
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 9 na Ekpere