Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Ememme Ndị A Na-emere Jehova n’Oge A Kara Aka Na-akụziri Anyị

Ihe Ememme Ndị A Na-emere Jehova n’Oge A Kara Aka Na-akụziri Anyị

Ememme Ngabiga na Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko (Lev. 23:5, 6; it-1 826-827)

Ememme Izu (Pentikọst) (Lev. 23:15, 16; it-2 598 ¶2)

Ememme Ụlọ Ndò (Lev. 23:34; w14 5/15 28 ¶11)

Anyị ga ‘na-aṅụrị naanị ọṅụ’ ka anyị na-atụgharị uche n’ihe ememme dị iche iche ndị Juu mere na-akụziri anyị na otú Jehova ga-esi mezuo nkwa ndị o kwere.—Diut. 16:15.