Jenụwarị 25-31
LEVITIKỌS 24-25
Abụ nke 144 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Afọ Jubili na Nnwere Onwe Anyị Ga-enwe n’Ọdịnihu”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 24:20—Okwu Chineke ọ̀ kwadoro mmadụ imegwara ihe e mere ya? (w09 9/1 22 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Lev. 24:1-23 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 16)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ òkù maka ọmụmụ ihe. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) fg isi nke 12 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ (Nkeji 5)
“Anyị Na-ekele Chineke na Kraịst n’Ihi na Anyị Ga-emecha Nwere Onwe Anyị”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Legide Jizọs Anya Ka Oké Mkpagbu ahụ Na-eru Nso—Ihe Ọma Ndị Alaeze Chineke Ga-emere Anyị.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt Igbe dị na peeji nke 33
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 104 na Ekpere