Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe ndị ohu bụ́ ndị Izrel na-alọghachikwuru ezinụlọ ha na ala ha n’oge Jubili

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Afọ Jubili na Nnwere Onwe Anyị Ga-enwe n’Ọdịnihu

Afọ Jubili na Nnwere Onwe Anyị Ga-enwe n’Ọdịnihu

Afọ Jubili nyere aka mee ka iji ụgwọ na ịda ogbenye belata n’Izrel (Lev. 25:10; it-1 871; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Ire ala n’oge ụmụ Izrel pụtara ịgba ala ibe dabere n’ihe ala ahụ ga-emepụtali (Lev. 25:15; it-1 1200 ¶2)

Jehova gọziri ndị ya mgbe ha debere iwu banyere afọ Jubili (Lev. 25:18-22; it-2 122-123)

N’oge na-adịghị anya, mgbe ndị na-erubere Chineke isi ga-enwere onwe ha kpamkpam n’aka mmehie na ọnwụ, ha ga-erite uru ná nnwere onwe kachanụ a ga-enwe mgbe ahụ.—Rom 8:21.

Gịnị ka onye ọ bụla n’ime anyị ga-eme iji rite uru ná nnwere onwe Jehova kwere anyị ná nkwa?