Jenụwarị 4-10
LEVITIKỌS 18-19
Abụ nke 122 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-akpa Àgwà Dị Ọcha”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 19:9, 10—Olee otú Iwu Chineke si gosi na ọ na-echebara ndị ogbenye echiche? (w06 6/15 22 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Lev. 18:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ekpere—Ọma 65:2. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Okwu: (Nkeji 5) w02 2/1 29—Isiokwu: Olee Otú Mmachibido ahụ Iwu Mozis Machibidoro Mmadụ Ịlụ Nwanne Ya Gbasaruru Ndị Kraịst Taa? (th ihe ọmụmụ nke 7)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Bụrụ Enyi Jehova—Chebe Ụmụ Gị: (Nkeji 5) Okwu okenye ga-ekwu. Kpọnye vidio ahụ. Kwuo ihe ndị anyị na-amụta na ya.—Ilu 22:3.
“Ndị Nne na Nna Kụzierenụ Ụmụ Unu Ihe Ndị Ha Kwesịrị Ịma”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada—Chebe Ụmụ Gị Ka ‘Ihe Ọjọọ’ Ghara Ime Ha.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 3 ¶4-11
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 96 na Ekpere