AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jehova Na-echebara Ndị Ọzọ Echiche
Samuel chere na ọ bụ Ịlaị nọ na-akpọ ya (1 Sam. 3:4-7; w18.09 24 ¶3)
Jehova mere ka o doo Samuel anya na ọ bụ Yanwa na-akpọ ya (1 Sam. 3:8, 9)
Jehova gosiri na ọ na-echebara Samuel echiche (1 Sam. 3:15-18; w18.09 24 ¶4)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụzọ ndị m ga-esi gosi na m na-echebara ụmụaka na ndị agadi echiche? Olee otú m ga-esi gosi na m na-echebara ụmụnna m echiche n’ọmụmụ ihe?’