Febụwarị 21-27
1 SAMUEL 6-8
Abụ nke 9 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ònye Bụ Eze Gị?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 7:3—Gịnị ka amaokwu a na-akụziri anyị banyere nchegharị na nchigharị? (w02 4/1 12 ¶13)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 7:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka Nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya magazin kwuru banyere ihe o kwuru. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Kpọọ ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 18)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi nchịkọta isi nke 03, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee (th ihe ọmụmụ nke 20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ị̀ Ga-arụ Ọrụ Ọsụ Ụzọ Inyeaka n’Ọnwa Mach na Eprel?: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Isiokwu a ga-eji eme ya gbara n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke ọnwa Jenụwarị-Febụwarị, afọ 2021, peeji nke 16.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 22 ¶7-14 na igbe dị na peeji nke 174 na nke 177
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 35 na Ekpere