Jenụwarị 17-23
NDỊ IKPE 20-21
Abụ nke 47 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nọgide Na-amata Uche Jehova”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ikpe 20:16—Olee otú e si eji èbè alụ agha n’oge ochie? (w14 5/1 11 ¶4-6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 20:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 5)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gosi ya vidio bụ́ Olee Ndị Ka Ndịàmà Jehova Bụ? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 17)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi okwu mmalite isi nke 03 na nọmba nke 1-3 (th ihe ọmụmụ nke 4)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ihe Ndị Jehova Kere Na-eme Ka Obi Sikwuo Anyị Ike na O Nwere Amamihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ È Kere Ya Eke? Olee Otú Ụmụ Ahụhụ Si Achara Ibe Ha n’Ụzọ? Otú Aṅụ A Na-akpọ Bumblebee Si Efe Ka Ikuku Ghara Ibufu Ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha jiri isiokwu ndị na-agba na jw.org, n’ebe e dere “È Kere Ya Eke?” mee ofufe ezinụlọ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 20 ¶16-20
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 87 na Ekpere