AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Nọgide Na-amata Uche Jehova
E nwere ọtụtụ mgbe ụmụ Izrel jụrụ Jehova ase iji mata ihe ha ga-eme (Ikpe 20:17, 18, 23; w11 9/15 32 ¶3)
Ụmụ Izrel mechara tụkwasị Jehova obi ha niile ka o nyere ha aka ime ka a kwụsị ịkọcha aha ya (Ikpe 20:26-28)
Anyị kwesịrị ịnọgide na-achọ ka Jehova na-eduzi anyị ma tụkwasị ya obi anyị niile (Ikpe 20:35; Luk 11:9; w11 9/15 32 ¶5)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ọnwụnwa bịara m, m̀ na-agbakwuru Jehova ozugbo? M̀ na-arịọ ya ka o nye m amamihe, duziekwa m?’