Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya

Na-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Rut Na-ekwu.]

Naomi gwara Ọpa na Rut ka ha laghachi Moab (Rut 1:​8-13; w16.02 10 ¶5)

Rut ekweghị ahapụ Naomi na Jehova (Rut 1:​16, 17; w16.02 10 ¶6)

Ịhụnanya na-esi n’obi. Onye hụrụ onye ọzọ n’anya ga na-akwado onye ahụ, ọ gaghịkwa ahapụ ya ma ihe sie ike. Jehova hụrụ ndị na-efe ya n’anya. (Ọma 63:3) Anyịnwa kwesịkwara ịhụ ndị ọzọ n’anya.​—Ilu 21:21.