Jenụwarị 31–Febụwarị 6
RUT 3-4
Abụ nke 39 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nwee Ezi Aha, Emebikwala Ya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Rut 4:6—Olee otú onye na-agbara ihe nwere ike isi gbara ihe, ya ‘aghọ ya ahịa’? (w05 3/1 29 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Rut 4:7-22 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 03 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 21 ¶8-13 na igbe dị na peeji nke 169
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 144 na Ekpere