Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nwee Ezi Aha, Emebikwala Ya

Nwee Ezi Aha, Emebikwala Ya

Rut nyeere ndị ọzọ aka (Rut 3:10; w12 10/1 22 ¶4)

A ma Rut nke ọma na ọ bụ “ezigbo nwaanyị” (Rut 3:11; w12 10/1 23 ¶1)

Jehova hụrụ àgwà ọma Rut ma gọzie ya (Rut 4:​11-13; w12 10/1 24 ¶2)

Dee ụfọdụ àgwà ọma ndị ị ga-achọ ka e jiri mara gị.