Febụwarị 13-19
1 IHE E MERE 13-16
Abụ nke 123 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Ga-agaziri Anyị ma Anyị Na-eme Ihe A Gwara Anyị Mee”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Ihe 16:31—Gịnị mere ndị Livaị ji bụọ abụ, sị: “Jehova abụrụla Eze”? (w14 1/15 10 ¶14)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Ihe 13:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 18)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu akwụkwọ dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 7)
Okwu: (Nkeji 5) w16.01 10-11 ¶7-10—Isiokwu: “Ịhụnanya nke Kraịst Nwere Na-akpali Anyị.”—2 Kọr. 5:14. (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Bụrụ Enyi Jehova—Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe. O kwe mee, jụọ ụmụaka ụfọdụ i bu ụzọ họrọ ajụjụ ndị a: Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-ege ntị n’ọmụmụ ihe? Gịnị ga-enyere gị aka ịna-ege ntị n’ọmụmụ ihe?
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 37 nọmba nke 6 na nchikọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 21 na Ekpere