AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Na-enwe Ọṅụ n’Agbanyeghị na Ihe Ndị Ị Tụrụ Anya Ha Emeghị
Ọ nọ na-agụsi Devid agụụ ike ịrụrụ Jehova ụlọ nsọ mara mma (1 Ihe 17:1, 2; w06 7/15 19 ¶1)
Jehova gwara Devid na ọ bụghị ya ga-arụ ụlọ nsọ ahụ (1 Ihe 17:4)
Devid ji obi ya niile na-arụ ọrụ nke Jehova nyere ya (1 Ihe 17:7; 18:14)
Ọ bụrụ na nká, ọrịa, ma ọ bụkwanụ ihe ọzọ emee ka ị ghara iru eru ịrụ ọrụ ụfọdụ, jiri obi gị niile na-arụ ndị nke ị ga-arụli.—Ọrụ 18:5; w21.08 22 ¶11.