Febụwarị 27–Mach 5
1 IHE E MERE 20-22
Abụ nke 133 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ka Ha Na-eme Nke Ọma”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Ihe 21:15—Gịnị ka amaokwu a na-akụziri anyị banyere Jehova? (w05 10/1 11 ¶6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Ihe 20:1-8 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ òkù maka ọmụmụ ihe. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 19)
Okwu: (Nkeji 5) w16.03 14-16 ¶10-15—Isiokwu: Ndị Na-eto Eto—Gbalịanụ Ruo Eru Ime Baptizim. (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jiri Ndụmọdụ Ndị Dị na Baịbụl Nyere Ụmụ Gị Aka Ịna-eme Nke Ọma”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 38 nọmba nke 5 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 5 na Ekpere