AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Mee Ka Ime Uche Chineke Na-agụsi Gị Agụụ Ike
Jehova jụrụ Sọl n’ihi na o nupụụrụ ya isi (1 Ihe 10:13, 14)
Jehova họọrọ Devid ka ọ nọchie Sọl, bụrụzie eze Izrel (1 Ihe 11:3)
Devid emeghị ka Sọl, o kwere ka iwu Jehova na-achị ya (1 Ihe 11:15-19; w12 11/15 6 ¶12-13)
Ime uche Jehova na-atọ Devid ụtọ. (Ọma 40:8) Ime ihe ziri ezi ga na-atọkwa anyịnwa ụtọ ma anyị mụta ịna-ele ihe anya otú Jehova si ele ya.—Ọma 25:4; w18.06 17 ¶5-6.