Jenụwarị 16-22
1 IHE E MERE 1-3
Abụ nke 96 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Baịbụl Bụ Akwụkwọ Na-ekwu Eziokwu, Ọ Bụghị Akwụkwọ Akụkọ Ifo”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Ihe 3:1-3—Gịnị mere e ji akpọ ụmụ nwaanyị aha mgbe ụfọdụ ma e kwuwe gbasara usoro ọmụmụ? (it-1 911 ¶3-4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Ihe 1:43-54 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya magazin kwuru banyere ihe o kwuru. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 08 nọmba nke 7 na Ụfọdụ Na-asị (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-eme Ka Okwukwe I Nwere n’Okwu Chineke Na-esikwu Ike”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 34
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 89 na Ekpere