AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Baịbụl Bụ Akwụkwọ Na-ekwu Eziokwu, Ọ Bụghị Akwụkwọ Akụkọ Ifo
[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ 1 Ihe E Mere Na-ekwu.]
Adam dịrị ndụ n’ụwa a (1 Ihe 1:1; w09 9/1 13 ¶5)
Noa dịrị ndụ n’ụwa a (1 Ihe 1:4; w08 6/1 3 ¶4)
Anyị ghọta na ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ndị mmadụ, ndị dịrị ndụ n’ụwa a, ọ ga-enyere anyị aka ịmụtakwu ihe n’aka ha.—1 Kọr. 15:22; w09 9/1 14-15.