Jenụwarị 2-8
2 NDỊ EZE 22-23
Abụ nke 28 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Eze 23:24, 25—Gịnị ka ndị ihe siiri ike n’oge ha bụ nwata nwere ike ịmụta n’aka Josaya? (w01 4/15 26 ¶3-4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Eze 23:16-25 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ekpere—Ọma 65:2. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Jirizie isi nke 01 na broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ị̀ Dị Umeala n’Obi, Ka Ị̀ Dị Mpako? (Jems 4:6): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ị̀ Dị Umeala n’Obi, Ka Ị̀ Dị Mpako? Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee ihe dị iche n’ịdị umeala n’obi na ịdị mpako? Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe Mosis mere? Gịnị mere i ji kpebisie ike ịna-adị umeala n’obi?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 33
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 23 na Ekpere