AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Olee Ụdị Onye Ekpere M Na-egosi na M Bụ?
Jebez bụ nwoke a na-akwenyere ùgwù (1 Ihe 4:9)
Ekpere Jebez gosiri na ọ na-echegbu onwe ya banyere ofufe Chineke (1 Ihe 4:10a; w10 10/1 23 ¶3-7)
Jehova zara Jebez ekpere ya (1 Ihe 4:10b)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụdị onye ekpere m na-egosi na m bụ?’—Mat. 6:9, 10.