Jenụwarị 30–Febụwarị 5
1 IHE E MERE 7-9
Abụ nke 84 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịrụ Ọrụ Ndị Siri Ike E Nyere Gị”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Ihe 9:33—Olee otú amaokwu a si enyere anyị aka ịmata na abụ dị mkpa n’ofufe anyị na-efe Jehova? (w10 12/15 21 ¶6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Ihe 7:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 16)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu akwụkwọ si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Okwu: (Nkeji 5) w21.06 3-4 ¶3-8—Isiokwu: Nyere Onye Ị Na-amụrụ Ihe Aka Ka Ọ Na-eme Ihe Ọ Na-amụta. (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jehova Na-enyere Anyị Aka Mgbe Nsogbu Bịaara Anyị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 36
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 31 na Ekpere