Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-echeta Mgbe Niile na Ọgwụgwụ Adịla Nso

Na-echeta Mgbe Niile na Ọgwụgwụ Adịla Nso

Ruo ọtụtụ afọ, Jehova nọ na-agwa ndị Juda na ọ bụrụ na ha anọgide na-eme ihe ọjọọ, na ya ga-ajụ ha (2 Eze 24:2, 3; w01 2/15 12 ¶2)

Jehova si n’aka ndị Babịlọn bibie Jeruselem n’afọ 607 Tupu Oge Ndị Kraịst (2 Eze 25:8-10; w07 3/15 11 ¶10)

Jehova chebere ndị niile nabatara ịdọ aka ná ntị ya (2 Eze 25:11)

Kemgbe ọtụtụ afọ, Jehova na-adọ ndị niile nọ n’ụwa aka ná ntị na ya ga-ama “ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke” ikpe ma bibie ha.​—2 Pita 3:7.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ na-eji ohere ọ bụla pụtaranụ enyere ndị ọzọ aka ige ntị n’ihe Chineke na-ekwu?’​—2 Tim. 4:2.