Febụwarị 10-16
ABỤ ỌMA 147-150
Abụ nke 12 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. E Nwere Ọtụtụ Ihe Mere Anyị Ga-eji Na-eto Jaa
(Nkeji 10)
Ihe banyere onye nke ọ bụla n’ime anyị na-emetụ ya n’obi (Ọma 147:3, 4; w17.07 18 ¶5-6)
Ọ na-aghọta otú ihe si dịrị anyị, na-ejikwa ike ya enyere anyị aka (Ọma 147:5; w17.07 18 ¶7)
O meere anyị amara kwe ka anyị soro ná ndị na-efe ya (Ọma 147:19, 20; w17.07 21 ¶18)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ọzọ na-eme ka ito Jehova na-agụ m agụụ?’
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
-
Ọma 148:1, 10—Olee otú o si bụrụ na “nnụnụ” na-eto Jehova? (it-1 316)
-
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 148:1–149:9 (th ihe ọmụmụ nke 11)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ gwara gị na ya na-arịa ọrịa na-anaghị ala ala. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)
5. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Chọta otú ị ga-esi agwa onye ahụ ihe ị mụtara n’ọmụmụ ihe ị gara n’oge na-adịbeghị anya. (lmd isi nke 4 nọmba nke 3)
6. Okwu
(Nkeji 5) w19.03 10 ¶7-11—Isiokwu: Gee Jizọs Ntị, Na-ekwusa Ozi Ọma. Kọwaa foto a. (th ihe ọmụmụ nke 14)
Abụ nke 159
7. Akụkọ Ozi Afọ Ije Ozi Gara Aga
(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ị gụchaa akwụkwọ ozi si n’aka alaka ụlọ ọrụ banyere akụkọ ozi afọ ije ozi gara aga, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị ọzọ na-agba ume e kwuru n’Akụkọ Ozi Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile n’Afọ Ije Ozi 2024. Gbaa ndị nkwusa ụfọdụ i bu ụzọ gwa ajụjụ ọnụ. Ha ga-akọ ihe ndị na-agba ume mere n’ozi ọma ha gara n’afọ gara aga.
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 21 ¶13-18