Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 17-23

ILU 1

Febụwarị 17-23

Abụ nke 88 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe nwa Solomọn na-ege ntị na ndụmọdụ nna ya na-enye ya maka na nna ya hụrụ ya n’anya

1. Ndị Na-eto Eto, Ònye Ka Unu Ga-ege Ntị?

(Nkeji 10)

[Kpọnye VIDIO Bụ́ Ihe Akwụkwọ Ilu Na-ekwu.]

Na-ege ndị mụrụ gị ntị. Ọ ga-egosi na ị ma ihe (Ilu 1:8; w17.11 29 ¶16-17; lee foto)

Egela ndị na-eme ihe ọjọọ ntị (Ilu 1:10, 15; w05 2/15 19-20 ¶11-12)

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 1:22​—E kwuo ndị “nzuzu” na Baịbụl, olee ndị a na-ekwu okwu ha? (it-1 846)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Onye ahụ chọrọ ka gị na ya rụwa ụka. (lmd isi nke 6 nọmba nke 5)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Nata onye gosiri mmasị akara ekwentị ya, nyekwa ya nke gị. (lmd isi nke 1 nọmba nke 5)

6. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 2) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa mmadụ otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

7. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 5) lff isi nke 16 nọmba nke 6. Jiri otu n’ime isiokwu ndị gbara ‘n’Ihe Ị Ga-elebakwu Anya’ nyere onye ị na-amụrụ ihe aka, bụ́ onye nọ na-eche ma ọ̀ bụ eziokwu na Jizọs rụrụ ọrụ ebube ndị ahụ a sịrị na ọ rụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 89

8. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 22 ¶1-9, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 80 na Ekpere