Febụwarị 3-9
ABỤ ỌMA 144-146
Abụ nke 145 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. “Ndị Jehova Bụ Chi Ha Na-enwe Obi Ụtọ”
(Nkeji 10)
Jehova na-agọzi ndị tụkwasịrị ya obi (Ọma 144:11-15; w18.04 32 ¶3-4)
Olileanya anyị nwere na-eme ka anyị na-aṅụrị ọṅụ (Ọma 146:5; w22.10 28 ¶16-17)
Ndị Jehova bụ Chi ha ga na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi (Ọma 146:10; w18.01 26 ¶19-20)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
-
Ọma 145:15, 16—Olee otú ihe e kwuru n’amaokwu ndị a si enyere anyị aka ịma otú anyị ga-esi na-emeso ụmụ anụmanụ ihe? (it-1 111 ¶9)
-
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 144:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 11)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ gwara gị na ya bụ nwa akwụkwọ mahadum. (lmd isi nke 1 nọmba nke 5)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gosi ya vidio si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (lmd isi nke 7 nọmba nke 4)
6. Okwu
(Nkeji 4) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 7—Isiokwu: Nwaanyị Kwesịrị Ịna-akwanyere Di Ya Ezigbo Ùgwù. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Abụ nke 59
7. Jehova Chọrọ Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ
(Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Jehova bụ Chineke obi ụtọ. (1 Tim. 1:11) O nyela anyị ọtụtụ onyinye magburu onwe ha ndị na-egosi anyị na ọ hụrụ anyị n’anya nke ukwuu, chọọkwa ka anyị na-enwe obi ụtọ. (Ekli. 3:12, 13) Abụọ n’ime onyinye ndị ahụ anyị ga-eleba anya bụ ihe oriri na ụda.
Kpọnye VIDIO Bụ́ Ihe Ndị Jehova Kere Na-egosi na Ọ Chọrọ Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ—Ezigbo Nri na Ụda Ndị Dị Ụtọ ná Ntị. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:
-
Olee otú onyinye ihe oriri na ịnụ ụda Jehova nyere anyị si eme ka obi sie gị ike na Jehova chọrọ ka ị na-enwe obi utọ?
Gụọnụ Abụ Ọma 32:8. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:
-
Olee otú ịmara na Jehova chọrọ ka ị na-enwe obi ụtọ si enyere gị aka isoro ntụziaka o si na Baịbụl nakwa ná nzukọ ya na-enye anyị?
8. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 5)
9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 21 ¶7-12