Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jenụwarị 13-19

ABỤ ỌMA 135-137

Jenụwarị 13-19

Abụ nke 2 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Onyenwe Anyị Ka Chi Ọzọ Niile”

(Nkeji 10)

Jehova egosila na o nwere ikike ịchị ihe niile o kere eke (Ọma 135:5, 6; it-2 661 ¶4-5)

Ọ na-agbachitere ndị ya (Ọpụ. 14:29-31; Ọma 135:14)

Ọ na-enyere anyị aka mgbe obi dara anyị mbà (Ọma 136:23; w21.11 6 ¶16)

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 135:1, 5​—Gịnị mere e ji dee okwu bụ́ “Jaa” ọtụtụ ugboro na Baịbụl? (it-1 1248)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Nata onye gosiri mmasị akara ekwentị ya, nyekwa ya nke gị. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 5) Ihe Ngosi. ijwfq isiokwu nke 7​—Isiokwu: Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Kraịst? (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 10

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 20 ¶1-8, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 90 na Ekpere