USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Julaị 2018
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
Mkparịta ụka ndị eji gosi otú ihe Baịbụl kwuru ga-esi mee ka ezinụlọ na-enwe obi ụtọ.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma
Onye na-emesapụ aka na-eji obi ụtọ jiri ihe niile o nwere meere ndị ọzọ ihe ma na-agbakwa ha ume.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Olee Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Na-eso Ụzọ Jizọs?
Gịnị ka anyị ga-elegide anya na ya ma ọ bụrụ na echiche oge ihe dị mma abata anyị n’obi?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ihe Atụ Onye Sameria Bụ́ Ezigbo Onye Agbata Obi
Ndị na-eso ụzọ Jizọs mata na ha kwesịrị ime ihe ọ bụla ha nwere ike ime iji gosi ụdị mmadụ ọ bụla na ha hụrụ ha n’anya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Gịnị Mere Ịnọpụ Iche Ji Dị Ezigbo Mkpa? (Maị. 4:2)
Anyị kwesịrị ime ka Chineke anyị na-anaghị ele mmadụ anya n’ihu, na-eme ihe ọma n’ebe mmadụ niile nọ.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Unu Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ọtụtụ Nza”
Olee otú anyị nwere ike isi na-emetara ndị a na-akpagbu ebere ka Jehova?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ihe Atụ Nwa Mmefu
Gịnị ka anyị na-amụta gbasara inwe amamihe, ịdị umeala n’obi, na inwe ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ n’ihe atụ nwa mmefu?