Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú di na nwunye ga-esi na-adịkwu ná mma?

Amaokwu Baịbụl: Efe. 5:33

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ndị nne na nna ga-esi azụ ụmụ ha ka ha baa uru?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú ndị nne na nna ga-esi azụ ụmụ ha ka ha baa uru?

Amaokwu Baịbụl: Ilu 22:6

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ndị na-eto eto ga-esi na-agbara nsogbu ọsọ?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee otú ndị na-eto eto ga-esi na-agbara nsogbu ọsọ?

Amaokwu Baịbụl: Ilu 4:5, 6

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ebe anyị ga-esi nweta amamihe ga-enyere anyị aka ná ndụ?