Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Nwa Mmefu Alọta

Nwa Mmefu Alọta

LEENỤ VIDIO NWA MMEFU ALỌTA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe ndị gosiri na Devid ejirila nwayọọ nwayọọ na-ahapụ Jehova, oleekwa otú ndị ezinụlọ ya na ndị okenye si gbalịa ka ha nyere ya aka?

  • Olee ihe dị mma Nwanna Barker na nwunye ya mere ndị mụrụ ụmụ kwesịrị iṅomi?

  • Gịnị ka vidio a kụziiri gị gbasara . . .

    • iji oge anyị niile na-arụ ọrụ ego?

    • mkpakọrịta ọjọọ?

    • ige ntị na ndụmọdụ?

    • nchegharị na mgbaghara mmehie?