Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 14-16

Ihe Atụ Nwa Mmefu

Ihe Atụ Nwa Mmefu

15:11-32

Ihe ụfọdụ anyị mụtara n’ihe atụ a.

  • Anyị kwesịrị ịnọgide n’ọgbakọ Chineke, ebe Nna anyị nke eluigwe hụrụ anyị n’anya na-egboro anyị mkpa anyị ma na-echebe anyị

  • Ọ bụrụ na onye ọ bụla mebie iwu Chineke, o kwesịrị ịlọghachi ma nwee obi ike na Jehova dị njikere ịgbaghara ya

  • Anyị kwesịrị iji obi anyị niile nabata ndị chegharịrịnụ ma lọghachi n’ọgbakọ, otú ahụ Jehova si anabata ha