Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Julaị 16-​22

LUK 10-11

Julaị 16-​22
  • Abụ nke 100 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ihe Atụ Onye Sameria Bụ́ Ezigbo Onye Agbata Obi”: (Nkeji 10)

    • Luk 10:29-32​—Onye nchụàjà bu ụzọ gafere, onye Livaị emechaakwa gafere, ma ha enyereghị onye Juu ibe ha ndị omekome merụrụ ahụ́ aka [Kpọnye vidio e ji kọwaa ihe dị na Luk 10:30.] (w02 9/1 16-17 ¶14-15)

    • Luk 10:33-35​—Onye Sameria gosiri onye ahụ e merụrụ ahụ́ ịhụnanya pụrụ iche (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Luk 10:33, 34)

    • Luk 10:36, 37​—Anyị kwesịrị ịhụ mmadụ niile n’anya, ọ bụghị naanị ndị anyị na ha hà, ndị agbụrụ anyị, ma ọ bụ ndị obodo anyị (w98 7/1 31 ¶2)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 10:18​—Gịnị ka Jizọs bu n’obi mgbe ọ gwara mmadụ iri asaa na-eso ụzọ ya, sị: “Amalitewo m ịhụ Setan ka ọ dara dị ka àmụ̀mà nke si n’eluigwe”? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a; w08 3/15 31 ¶11)

    • Luk 11:5-9​—Gịnị ka ihe atụ nwoke ahụ nọgidere na-arịọ enyi ya arịrịọ na-akụziri anyị banyere ekpere? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 10:1-16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Onye ahụ ekwuo ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Onye ahụ agwa gị na ya na-eri nri.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ