Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gịnị Mere Ịnọpụ Iche Ji Dị Ezigbo Mkpa? (Maị. 4:⁠2)

Gịnị Mere Ịnọpụ Iche Ji Dị Ezigbo Mkpa? (Maị. 4:⁠2)

Ihe atụ onye Sameria bụ́ ezigbo onye agbata obi na-echetara anyị na Jehova anaghị ele mmadụ anya n’ihu nakwa na ọ chọrọ ka anyị “na-eme ihe ọma n’ebe mmadụ niile nọ,” ọ bụghị naanị n’ebe ndị anyị na ha hà, ndị agbụrụ anyị, ndị anyị na ha si otu ebe ma ọ bụ ndị anyị na ha na-ekpe otu okpukpe.—Gal. 6:10; Ọrụ 10:34.

LEENỤ VIDIO BỤ́ GỊNỊ MERE ỊNỌPỤ ICHE JI DỊ EZIGBO MKPA? (MAỊ. 4:2), ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee otú anyị si mara na ihe Maịka 4:2 kwuru na-emezu n’ebe ndị Chineke nọ taa?

  • Gịnị ka ịnọpụ iche n’ụwa pụtara, oleekwa ihe mere o ji dị mkpa?

  • Olee otú Mkpughe 13:16, 17 si gosi na ndị ọchịchị na-achọ ịmanye anyị ka anyị na-eche echiche ma na-eme ihe otú ha chọrọ?

Olee ihe atọ nwere ike ime ka o siere anyị ike ịnọpụ iche n’ụwa?