Julaị 23-29
LUK 12-13
Abụ nke 4 na Ekpere
Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Unu Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ọtụtụ Nza”: (Nkeji 10)
Luk 12:6—Chineke anaghị echefu obere ụmụ nnụnụ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Luk 12:7—Otú Jehova si mara ụmụ obere ihe gbasara anyị gosiri na o nwere mmasị buru ibu n’ebe anyị nọ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Luk 12:7—Jehova ji onye ọ bụla n’ime anyị kpọrọ ihe (cl 241 ¶4-5)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 12:22-40
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwazie onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.
Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 185 ¶4-5
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Anọ M Naanị M ma E Chefughi M: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a:
Olee nsogbu ụmụnna atọ anyị hụrụ na vidio a nwere?
Olee ihe gosiri na Jehova echefughị ha?
Olee otú ụmụnna ndị a si nọgide na-efe Jehova n’agbanyeghị nsogbu ha, oleekwa otú ntachi obi ha si nyere ndị ọzọ aka?
Olee otú ị ga-esi gosi ndị agadi ma ọ bụ ndị nwere nkwarụ n’ọgbakọ unu na ị hụrụ ha n’anya?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 30
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 5 na Ekpere